Ndị Ikpe 11:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Eze ndị Amọn wee gwa ndị ozi Jefta, sị: “Ọ bụ maka na Izrel naara m ala m mgbe ha si n’Ijipt pụta,+ malite na mmiri Anọn+ ruo na mmiri Jabọk, ruokwa n’Osimiri Jọdan.+ Ugbu a, nyeghachi m ya n’udo.”
13 Eze ndị Amọn wee gwa ndị ozi Jefta, sị: “Ọ bụ maka na Izrel naara m ala m mgbe ha si n’Ijipt pụta,+ malite na mmiri Anọn+ ruo na mmiri Jabọk, ruokwa n’Osimiri Jọdan.+ Ugbu a, nyeghachi m ya n’udo.”