Ndị Ikpe 11:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova bụ́ Chineke Izrel wee nyefee Saịhọn na ndị ya niile n’aka Izrel, ha wee merie ha. Izrel weghakwaara ala ndị Amọraịt niile, bụ́ ndị bi n’ala ahụ.+
21 Jehova bụ́ Chineke Izrel wee nyefee Saịhọn na ndị ya niile n’aka Izrel, ha wee merie ha. Izrel weghakwaara ala ndị Amọraịt niile, bụ́ ndị bi n’ala ahụ.+