Ndị Ikpe 11:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ̀ bụ na ọ bụghị ala chi gị Kimọsh+ nyere gị ka ị na-eweghara? N’ihi ya, ọ bụ onye ọ bụla Jehova Chineke anyị chụpụụrụ anyị ka anyị ga-achụpụ.+ Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:24 Ụlọ Nche,5/15/2007, p. 9
24 Ọ̀ bụ na ọ bụghị ala chi gị Kimọsh+ nyere gị ka ị na-eweghara? N’ihi ya, ọ bụ onye ọ bụla Jehova Chineke anyị chụpụụrụ anyị ka anyị ga-achụpụ.+