Ndị Ikpe 11:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Ma ọ sịrị ya: “Nna m, ọ bụrụ na i megheela ọnụ gị kwe Jehova nkwa, mee m ihe i kwere ya ná nkwa,+ ebe ọ bụ na Jehova abọọrọla gị ọbọ n’isi ndị iro gị, bụ́ ndị Amọn.” Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:36 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),4/2016, p. 7-8 Ụlọ Nche,5/15/2007, p. 10
36 Ma ọ sịrị ya: “Nna m, ọ bụrụ na i megheela ọnụ gị kwe Jehova nkwa, mee m ihe i kwere ya ná nkwa,+ ebe ọ bụ na Jehova abọọrọla gị ọbọ n’isi ndị iro gị, bụ́ ndị Amọn.”