Ndị Ikpe 13:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’oge ahụ, e nwere otu nwoke onye Zora+ aha ya bụ Manoa.+ O si n’ezinụlọ ebo Dan.+ Nwunye ya bụ nwaanyị aga. Ọ mụtaghị nwa.+
2 N’oge ahụ, e nwere otu nwoke onye Zora+ aha ya bụ Manoa.+ O si n’ezinụlọ ebo Dan.+ Nwunye ya bụ nwaanyị aga. Ọ mụtaghị nwa.+