Ndị Ikpe 13:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ị ga-adị ime, mụọ nwa nwoke. Agụba ọ bụla agaghị emetụ ya n’isi+ n’ihi na nwa ahụ ga-abụ onye Naziraịt nke Chineke malite mgbe a mụrụ ya.* Ọ ga-amalitekwa ịzọpụta ndị Izrel n’aka ndị Filistia.”+ Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:5 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1896 Ụlọ Nche,3/15/2005, p. 25
5 Ị ga-adị ime, mụọ nwa nwoke. Agụba ọ bụla agaghị emetụ ya n’isi+ n’ihi na nwa ahụ ga-abụ onye Naziraịt nke Chineke malite mgbe a mụrụ ya.* Ọ ga-amalitekwa ịzọpụta ndị Izrel n’aka ndị Filistia.”+