-
Ndị Ikpe 13:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Mgbe ọkụ si n’ebe ịchụàjà ahụ na-enwuli elu, mmụọ ozi Jehova sooro ọkụ si n’ebe ịchụàjà ahụ gbagoo elu ka Manoa na nwunye ya nọ na-ele anya. Ha gburu ikpere n’ala ozugbo, kpudo ihu n’ala.
-