Ndị Ikpe 13:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ka oge na-aga, mmụọ Jehova malitere ịkpa ike n’ahụ́ ya+ na Mehane-dan,+ nke dị n’agbata Zora na Eshtaọl.+
25 Ka oge na-aga, mmụọ Jehova malitere ịkpa ike n’ahụ́ ya+ na Mehane-dan,+ nke dị n’agbata Zora na Eshtaọl.+