3 Ma nne ya na nna ya sịrị ya: “Ọ̀ bụ na i nweghị ike ịchọta nwaanyị n’ime ndị ikwu gị nakwa n’ime ndị obodo anyị niile?+ Ị̀ ga-agarịrị na nke ndị Filistia a na-ebighị úgwù lụrụ nwaanyị?” Ma Samsịn gwara nna ya, sị: “Lụtara m ya maka na ọ bụ ya dị mụ mma.”