Ndị Ikpe 14:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mmụọ Jehova wee mee ka Samsịn dị ike,+ ya adọwaa ọdụm ahụ abụọ, otú mmadụ si eji aka nkịtị adọwa nwa ewu ụzọ abụọ. Ma, ọ gwaghị nne ya ma ọ bụ nna ya ihe o mere. Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:6 Ụlọ Nche,1/15/2005, p. 31
6 Mmụọ Jehova wee mee ka Samsịn dị ike,+ ya adọwaa ọdụm ahụ abụọ, otú mmadụ si eji aka nkịtị adọwa nwa ewu ụzọ abụọ. Ma, ọ gwaghị nne ya ma ọ bụ nna ya ihe o mere.