-
Ndị Ikpe 14:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Samsịn wee sị ha: “Biko, ka m tụọrọ unu otu ilu. Ọ bụrụ na unu agwa m ihe ilu a pụtara n’ime ụbọchị asaa a ga-eri oriri a ma kọwaa ya, m ga-enye unu uwe ime iri atọ e ji ákwà linin kpaa nakwa uwe elu iri atọ.
-