-
Ndị Ikpe 14:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ma ọ bụrụ na unu enweghị ike ịkọwa ya, unu ga-enye m uwe ime iri atọ e ji ákwà linin kpaa nakwa uwe elu iri atọ.” Ha sịrị ya: “Tụọrọ anyị ilu gị; anyị chọrọ ịnụ ya.”
-