Ndị Ikpe 15:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 O wee mụnye ọkụ n’ọwa ọkụ ndị ahụ ma chụba nkịta ọhịa ndị ahụ n’ubi ọka ndị Filistia, bụ́ ọka* ndị kwụcha ọtọ. Ọ gbara ihe niile ọkụ, malite n’ọka ndị e kere n’ùkwù n’ùkwù ruo n’ọka ndị kwụ ọtọ, ma ubi vaịn ma ubi oliv.
5 O wee mụnye ọkụ n’ọwa ọkụ ndị ahụ ma chụba nkịta ọhịa ndị ahụ n’ubi ọka ndị Filistia, bụ́ ọka* ndị kwụcha ọtọ. Ọ gbara ihe niile ọkụ, malite n’ọka ndị e kere n’ùkwù n’ùkwù ruo n’ọka ndị kwụ ọtọ, ma ubi vaịn ma ubi oliv.