Ndị Ikpe 15:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Puku ndị Juda atọ (3,000) wee gaa n’ọgba dị ná nnukwu nkume Itam ma sị Samsịn: “Ọ̀ bụ na ị maghị na ọ bụ ndị Filistia na-achị anyị?+ Gịnịzi mere i ji mee anyị ihe a?” O wee sị ha: “M megwaara ha ihe ha mere m.”
11 Puku ndị Juda atọ (3,000) wee gaa n’ọgba dị ná nnukwu nkume Itam ma sị Samsịn: “Ọ̀ bụ na ị maghị na ọ bụ ndị Filistia na-achị anyị?+ Gịnịzi mere i ji mee anyị ihe a?” O wee sị ha: “M megwaara ha ihe ha mere m.”