Ndị Ikpe 15:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma ha sịrị ya: “Anyị bịara ka anyị jide gị* ma nyefee gị n’aka ndị Filistia.” Samsịn wee sị ha: “Ṅụọrọnụ m iyi na unu agaghị emerụ m ahụ́.”
12 Ma ha sịrị ya: “Anyị bịara ka anyị jide gị* ma nyefee gị n’aka ndị Filistia.” Samsịn wee sị ha: “Ṅụọrọnụ m iyi na unu agaghị emerụ m ahụ́.”