-
Ndị Ikpe 15:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ha sịrị ya: “Mba, naanị ihe anyị ga-eme bụ ike gị agbụ nyefee gị n’aka ha, ma anyị agaghị egbu gị.”
Ha wee jiri ụdọ ọhụrụ abụọ kee ya ma si ná nnukwu nkume ahụ kpụpụta ya.
-