Ndị Ikpe 15:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe o rutere Lihaị, ndị Filistia tiri mkpu ọṅụ mgbe ha hụrụ ya. Mmụọ Jehova wee mee ka ọ dị ike,+ ụdọ ndị ahụ e kere ya n’aka adịzie ka eriri ákwà linin a ṅara n’ọkụ, agbụ e kere ya n’aka wee dapụsịa.+
14 Mgbe o rutere Lihaị, ndị Filistia tiri mkpu ọṅụ mgbe ha hụrụ ya. Mmụọ Jehova wee mee ka ọ dị ike,+ ụdọ ndị ahụ e kere ya n’aka adịzie ka eriri ákwà linin a ṅara n’ọkụ, agbụ e kere ya n’aka wee dapụsịa.+