-
Ndị Ikpe 16:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ma, Samsịn dinaara ala n’ebe ahụ ruo n’etiti abalị. O wee bilie n’etiti abalị jide ibo ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ na idé abụọ dị n’akụkụ ya ma fopụ ha, ha na ihe e ji tụchie ya. Ọ tụkwasịrị ha n’ubu ya ma buru ha gbagoo n’elu ugwu chere Hebrọn ihu.
-