Ndị Ikpe 16:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mgbe e mechara, Delaịla sịrị Samsịn: “Ị ka na-aghọ m aghụghọ ma na-aghara m ụgha ruo ugbu a.+ Gwa m ihe e nwere ike iji kee gị.” O wee sị ya: “Ọ bụ ma i jiri owu e ji akpa ákwà kekọta ntutu isi m dị ùkwù asaa.”
13 Mgbe e mechara, Delaịla sịrị Samsịn: “Ị ka na-aghọ m aghụghọ ma na-aghara m ụgha ruo ugbu a.+ Gwa m ihe e nwere ike iji kee gị.” O wee sị ya: “Ọ bụ ma i jiri owu e ji akpa ákwà kekọta ntutu isi m dị ùkwù asaa.”