Ndị Ikpe 16:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 O wee jiri osisi* jikọta ha ma kpọọ ya, sị: “Samsịn, ndị Filistia abịala!” O wee si n’ụra teta, fopụ osisi ahụ, dọpụsịakwa owu ahụ e ji akpa ákwà.
14 O wee jiri osisi* jikọta ha ma kpọọ ya, sị: “Samsịn, ndị Filistia abịala!” O wee si n’ụra teta, fopụ osisi ahụ, dọpụsịakwa owu ahụ e ji akpa ákwà.