Ndị Ikpe 16:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ebe ọ bụ na Delaịla nọ na-agwakasị ya okwu ahụ́ kwa ụbọchị, na-enyekwa ya nsogbu, ike gwụrụ ya.*+