Ndị Ikpe 16:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ikpeazụ, Samsịn gwara ya ihe niile dị ya n’obi, sị: “Agụba emetụbeghị m n’isi n’ihi na m bụ onye Naziraịt nke Chineke malite mgbe a mụrụ m.*+ Ọ bụrụ na a kpụọ m isi, ike m ga-apụ m n’ahụ́, ike ga-agwụkwa m, mụ adịrị ka ụmụ nwoke niile ọzọ.”
17 N’ikpeazụ, Samsịn gwara ya ihe niile dị ya n’obi, sị: “Agụba emetụbeghị m n’isi n’ihi na m bụ onye Naziraịt nke Chineke malite mgbe a mụrụ m.*+ Ọ bụrụ na a kpụọ m isi, ike m ga-apụ m n’ahụ́, ike ga-agwụkwa m, mụ adịrị ka ụmụ nwoke niile ọzọ.”