Ndị Ikpe 16:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ndị Filistia jidere ya ghụpụ ya anya abụọ. Ha wee kpọrọ ya gbadaa Gaza tụọ ya ịga abụọ e ji ọla kọpa mee. O wee bụrụ onye na-egwe ọka* n’ụlọ mkpọrọ.
21 Ndị Filistia jidere ya ghụpụ ya anya abụọ. Ha wee kpọrọ ya gbadaa Gaza tụọ ya ịga abụọ e ji ọla kọpa mee. O wee bụrụ onye na-egwe ọka* n’ụlọ mkpọrọ.