-
Ndị Ikpe 17:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Ọ sịrị nne ya: “Ọ bụ m ji otu puku na otu narị (1,100) mkpụrụ ego ọlaọcha gị ahụ e zuru ezu, nke m nụrụ mgbe ị na-abụ onye zuru ya ọnụ. Ọ bụ m weere ya.” Nne ya wee sị: “Ka Jehova gọzie nwa m.”
-