Ndị Ikpe 17:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O wee nyeghachi nne ya otu puku na otu narị (1,100) mkpụrụ ego ọlaọcha ahụ. Ma nne ya sịrị: “M ga-edo ọlaọcha a nsọ maka Jehova ka nwa m wee jiri ya mee arụsị a pịrị apị nakwa arụsị a kpụrụ akpụ.+ M na-enyeghachikwa gị ya.”
3 O wee nyeghachi nne ya otu puku na otu narị (1,100) mkpụrụ ego ọlaọcha ahụ. Ma nne ya sịrị: “M ga-edo ọlaọcha a nsọ maka Jehova ka nwa m wee jiri ya mee arụsị a pịrị apị nakwa arụsị a kpụrụ akpụ.+ M na-enyeghachikwa gị ya.”