Ndị Ikpe 17:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’oge ahụ, e nweghị eze n’Izrel.+ Onye ọ bụla na-eme ihe dị ya mma.*+ Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:6 Ụlọ Nche,1/15/2005, p. 27