Ndị Ikpe 17:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Nwoke ahụ hapụrụ obodo Betlehem nke dị na Juda gawa ịchọ ebe ọ ga-ebi. Mgbe ọ na-aga, o rutere n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu, n’ụlọ Maịka.+
8 Nwoke ahụ hapụrụ obodo Betlehem nke dị na Juda gawa ịchọ ebe ọ ga-ebi. Mgbe ọ na-aga, o rutere n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu, n’ụlọ Maịka.+