-
Ndị Ikpe 17:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Maịka wee sị ya: “Ebee ka i si bịa?” Ọ zara, sị: “Abụ m onye Livaị si na Betlehem nke dị na Juda. M na-aga ịchọ ebe m ga-ebi.”
-