Ndị Ikpe 17:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Maịka wee sị ya: “Biri na nke m ka ị bụụrụ m nna* na onye nchụàjà. M ga na-enye gị mkpụrụ ọlaọcha iri kwa afọ, na-enyekwa gị uwe na nri.” Onye Livaị ahụ wee banye n’ụlọ ya.
10 Maịka wee sị ya: “Biri na nke m ka ị bụụrụ m nna* na onye nchụàjà. M ga na-enye gị mkpụrụ ọlaọcha iri kwa afọ, na-enyekwa gị uwe na nri.” Onye Livaị ahụ wee banye n’ụlọ ya.