Ndị Ikpe 18:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’oge ahụ, e nweghị eze n’Izrel.+ N’oge ahụkwa, ebo Dan+ nọ na-achọ ala ha ga-eketa ka ha biri na ya, n’ihi na ruo mgbe ahụ, e nwebeghị ala ha ketara n’ebo niile e nwere n’Izrel.+
18 N’oge ahụ, e nweghị eze n’Izrel.+ N’oge ahụkwa, ebo Dan+ nọ na-achọ ala ha ga-eketa ka ha biri na ya, n’ihi na ruo mgbe ahụ, e nwebeghị ala ha ketara n’ebo niile e nwere n’Izrel.+