2 Ebo Dan si na Zora na Eshtaọl+ zipụ ụmụ nwoke ise dị ike, ndị si n’ezinụlọ ha, ka ha gaa nyopụta ala ahụ ma chọpụta otú ọ dị. Ha sịrị ha: “Gaanụ chọpụta otú ala ahụ dị.” Mgbe ha bịarutere n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu, n’ụlọ Maịka,+ ha rahụrụ n’ebe ahụ.