7 Ụmụ nwoke ise ahụ gawara ma bịarute Leyish.+ Ha hụrụ otú ndị bi na ya si nọọrọ onwe ha ka ndị Saịdọn. Obi ruru ha ala. Ha tụsaara ahụ́,+ e nweghịkwa onye ọchịchị na-abata enye ha nsogbu n’ala ahụ. Ha bi n’ebe dị anya n’ebe ndị Saịdọn bi, e nweghịkwa ndị ọzọ ha na ha na-emekọ ihe.