Ndị Ikpe 18:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ụmụ nwoke ise ndị gara nyopụta otú ala Leyish+ dị wee sị ụmụnne ha: “Ùnu ma na e nwere efọd, arụsị ezinụlọ,* arụsị a pịrị apị, na arụsị a kpụrụ akpụ+ n’ụlọ ndị a? Kpebienụ ihe unu ga-eme.”
14 Ụmụ nwoke ise ndị gara nyopụta otú ala Leyish+ dị wee sị ụmụnne ha: “Ùnu ma na e nwere efọd, arụsị ezinụlọ,* arụsị a pịrị apị, na arụsị a kpụrụ akpụ+ n’ụlọ ndị a? Kpebienụ ihe unu ga-eme.”