Ndị Ikpe 18:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma ha sịrị ya: “Mechie ọnụ. Jide ọnụ gị aka. Soro anyị ka ị bụụrụ anyị nna* na onye nchụàjà. Olee nke kaara gị mma? Ọ̀ bụ ka ị bụụrụ ezinụlọ otu nwoke onye nchụàjà,+ ka ọ̀ bụ ka ị bụụrụ otu ebo na otu ezinụlọ n’Izrel onye nchụàjà?”+
19 Ma ha sịrị ya: “Mechie ọnụ. Jide ọnụ gị aka. Soro anyị ka ị bụụrụ anyị nna* na onye nchụàjà. Olee nke kaara gị mma? Ọ̀ bụ ka ị bụụrụ ezinụlọ otu nwoke onye nchụàjà,+ ka ọ̀ bụ ka ị bụụrụ otu ebo na otu ezinụlọ n’Izrel onye nchụàjà?”+