-
Ndị Ikpe 18:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Ndị ebo Dan zara, sị: “Abakwarala anyị mba. Ma ọ́ bụghị ya, ụmụ nwoke iwe ji nwere ike ịlụso unu ọgụ, gbuo ma gị ma ndị ezinụlọ gị.”
-