Ndị Ikpe 18:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Mgbe ha buruchara ihe ahụ Maịka rụrụ, kpọrọkwa onye nchụàjà ya, ha gawara Leyish.+ Ndị bi na Leyish tụsaara ahụ́, obi rukwara ha ala.+ Ndị ebo Dan ji mma agha gbuo ha ma gbaa obodo ha ọkụ.
27 Mgbe ha buruchara ihe ahụ Maịka rụrụ, kpọrọkwa onye nchụàjà ya, ha gawara Leyish.+ Ndị bi na Leyish tụsaara ahụ́, obi rukwara ha ala.+ Ndị ebo Dan ji mma agha gbuo ha ma gbaa obodo ha ọkụ.