Ndị Ikpe 18:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ha dowere arụsị ahụ a pịrị apị Maịka rụrụ ka e fewe ya. Ọ dịkwa n’ebe ahụ n’ụbọchị niile ụlọ ezi Chineke dị na Shaịlo.+
31 Ha dowere arụsị ahụ a pịrị apị Maịka rụrụ ka e fewe ya. Ọ dịkwa n’ebe ahụ n’ụbọchị niile ụlọ ezi Chineke dị na Shaịlo.+