Ndị Ikpe 19:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, nwoke ahụ achọghị ịnọ ka chi bọọ ọzọ. O wee bilie lawa ma rute na Jebus, ya bụ, Jeruselem.+ Ya na iko ya nwaanyị na onye na-ejere ya ozi so. Ha gba jakị abụọ ndị e dokwasịrị ihe e ji anọ ọdụ n’elu jakị.
10 Ma, nwoke ahụ achọghị ịnọ ka chi bọọ ọzọ. O wee bilie lawa ma rute na Jebus, ya bụ, Jeruselem.+ Ya na iko ya nwaanyị na onye na-ejere ya ozi so. Ha gba jakị abụọ ndị e dokwasịrị ihe e ji anọ ọdụ n’elu jakị.