Ndị Ikpe 19:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma nna ya ukwu sịrị ya: “Anyị ekwesịghị ịkwụsị n’obodo ndị mba ọzọ, ndị na-abụghị ndị Izrel. Anyị ga-agaru Gibia.”+
12 Ma nna ya ukwu sịrị ya: “Anyị ekwesịghị ịkwụsị n’obodo ndị mba ọzọ, ndị na-abụghị ndị Izrel. Anyị ga-agaru Gibia.”+