Ndị Ikpe 19:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mgbe ha nọ na-enwe obi ụtọ, ụfọdụ ụmụ nwoke na-abaghị uru n’obodo ahụ gbara ụlọ ahụ gburugburu, na-akụsi aka ike n’ụzọ ma na-agwa agadi nwoke nwe ụlọ ahụ, sị: “Kpọpụta nwoke ahụ batara n’ụlọ gị ka anyị na ya nwee mmekọahụ.”+
22 Mgbe ha nọ na-enwe obi ụtọ, ụfọdụ ụmụ nwoke na-abaghị uru n’obodo ahụ gbara ụlọ ahụ gburugburu, na-akụsi aka ike n’ụzọ ma na-agwa agadi nwoke nwe ụlọ ahụ, sị: “Kpọpụta nwoke ahụ batara n’ụlọ gị ka anyị na ya nwee mmekọahụ.”+