Ndị Ikpe 19:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ma ụmụ nwoke ahụ jụrụ ige ya ntị. Nwoke onye Livaị ahụ wee kpọrọ iko ya nwaanyị+ kpọpụtara ha n’èzí. Ha dinara ya n’ike ma metọọ ya n’abalị ahụ niile ruo n’ụtụtụ. Ha hapụziri ya ka ọ lawa mgbe chi bọwara.
25 Ma ụmụ nwoke ahụ jụrụ ige ya ntị. Nwoke onye Livaị ahụ wee kpọrọ iko ya nwaanyị+ kpọpụtara ha n’èzí. Ha dinara ya n’ike ma metọọ ya n’abalị ahụ niile ruo n’ụtụtụ. Ha hapụziri ya ka ọ lawa mgbe chi bọwara.