Ndị Ikpe 19:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ndị niile hụrụ ya sịrị: “Ụdị ihe a emetụbeghị, a hụtụbeghịkwa ya malite n’ụbọchị ndị Izrel si n’Ijipt pụta ruo taa. Chebaranụ ya echiche. Gbaanụ izu, gwakwanụ anyị ihe a ga-eme.”+
30 Ndị niile hụrụ ya sịrị: “Ụdị ihe a emetụbeghị, a hụtụbeghịkwa ya malite n’ụbọchị ndị Izrel si n’Ijipt pụta ruo taa. Chebaranụ ya echiche. Gbaanụ izu, gwakwanụ anyị ihe a ga-eme.”+