Ndị Ikpe 20:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi ya, ndị Izrel niile ndị si na Dan+ ruo Bia-shiba nakwa ndị si na Gilied+ pụtara ma jiri otu obi zukọta* na Mizpa+ n’ihu Jehova.
20 N’ihi ya, ndị Izrel niile ndị si na Dan+ ruo Bia-shiba nakwa ndị si na Gilied+ pụtara ma jiri otu obi zukọta* na Mizpa+ n’ihu Jehova.