Ndị Ikpe 20:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Nwoke Livaị ahụ,+ di nwaanyị ahụ e gburu egbu, wee zaa, sị: “Mụ na iko m nwaanyị bịarutere Gibia+ nke dị n’ebo Benjamin ka anyị nọrọ ebe ahụ ka chi bọọ.
4 Nwoke Livaị ahụ,+ di nwaanyị ahụ e gburu egbu, wee zaa, sị: “Mụ na iko m nwaanyị bịarutere Gibia+ nke dị n’ebo Benjamin ka anyị nọrọ ebe ahụ ka chi bọọ.