Ndị Ikpe 20:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mmadụ niile wee bilie otu mgbe,* sị: “E nweghị onye ọ bụla n’ime anyị ga-ala n’ụlọikwuu ya ma ọ bụ laghachi n’ụlọ ya.
8 Mmadụ niile wee bilie otu mgbe,* sị: “E nweghị onye ọ bụla n’ime anyị ga-ala n’ụlọikwuu ya ma ọ bụ laghachi n’ụlọ ya.