-
Ndị Ikpe 20:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 N’ime ndị agha a, e nwere narị ụmụ nwoke asaa (700) a họrọ ahọ bụ́ ndị na-eme aka ekpe. Onye ọ bụla n’ime ha na-eji nkume agbata ihe há ka otu ntutu isi, ha anaghịkwa agbajọ.
-