Ndị Ikpe 20:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ndị Izrel biliri gaa Betel ka ha jụọ Chineke ase.+ Ha wee sị: “Ònye n’ime anyị ga-ebute ụzọ gaa lụso ndị ebo Benjamin agha?” Jehova zara, sị: “Juda ga-ebute ụzọ.”
18 Ndị Izrel biliri gaa Betel ka ha jụọ Chineke ase.+ Ha wee sị: “Ònye n’ime anyị ga-ebute ụzọ gaa lụso ndị ebo Benjamin agha?” Jehova zara, sị: “Juda ga-ebute ụzọ.”