-
Ndị Ikpe 20:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Ma, ndị agha Izrel katara obi ma hazie onwe ha ọzọ ka ha lụọ agha n’ebe ahụ ha lụrụ agha n’ụbọchị mbụ.