Ndị Ikpe 20:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ndị Izrel wee gaa bee ákwá n’ihu Jehova ruo mgbede. Ha jụkwara Jehova ase, sị: “Ọ̀ bụ anyị gaa ọzọ lụso ụmụnne anyị ndị ebo Benjamin agha?”+ Jehova wee sị: “Gaanụ lụso ha agha.”
23 Ndị Izrel wee gaa bee ákwá n’ihu Jehova ruo mgbede. Ha jụkwara Jehova ase, sị: “Ọ̀ bụ anyị gaa ọzọ lụso ụmụnne anyị ndị ebo Benjamin agha?”+ Jehova wee sị: “Gaanụ lụso ha agha.”