Ndị Ikpe 20:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Finihas+ nwa Elieza, nwa Erọn, na-eje ozi* n’ihu igbe ọgbụgba ndụ ahụ n’oge ahụ. Ha jụrụ, sị: “Ọ̀ bụ anyị gaa ọzọ lụso ụmụnne anyị ndị ebo Benjamin agha, ka ọ̀ bụ anyị kwụsị?”+ Jehova zara, sị: “Gaanụ, n’ihi na echi ka m ga-enyefe ha n’aka unu.”
28 Finihas+ nwa Elieza, nwa Erọn, na-eje ozi* n’ihu igbe ọgbụgba ndụ ahụ n’oge ahụ. Ha jụrụ, sị: “Ọ̀ bụ anyị gaa ọzọ lụso ụmụnne anyị ndị ebo Benjamin agha, ka ọ̀ bụ anyị kwụsị?”+ Jehova zara, sị: “Gaanụ, n’ihi na echi ka m ga-enyefe ha n’aka unu.”